Abụ Ọma 97:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Àmụ̀mà ya mere ka ìhè dị n’elu ala;+Ụwa hụrụ ya wee nọrọ n’oké ihe mgbu.+ Aịzaya 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee! Jehova na-eme ka ala a tọgbọrọ n’efu, na-emekwa ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe,+ o kpuwo ya ihu,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+
24 Lee! Jehova na-eme ka ala a tọgbọrọ n’efu, na-emekwa ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe,+ o kpuwo ya ihu,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+