Abụ Ọma 77:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mmiri ahụwo gị, Chineke,Mmiri ahụwo gị; o wee malite inwe oké ihe mgbu.+Ogbu mmiri dị iche iche malitekwara ime mkpatụ.+ Abụ Ọma 93:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, osimiri na-eme mkpọtụ, Osimiri emewo mkpọtụ;+Osimiri na-eme mkpọtụ na-ada ụda.+ Abụ Ọma 98:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka oké osimiri bigbọọ, ya na ihe jupụtara n’ime ya,+Ma elu ala ma ndị bi n’ime ya.+
16 Mmiri ahụwo gị, Chineke,Mmiri ahụwo gị; o wee malite inwe oké ihe mgbu.+Ogbu mmiri dị iche iche malitekwara ime mkpatụ.+