Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 14:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Mozis wee setịa aka ya n’elu oké osimiri ahụ;+ Jehova wee malite iji oké ifufe siri ike nke si n’ebe ọwụwa anyanwụ mee ka oké osimiri ahụ laghachi azụ n’abalị ahụ dum, meekwa ka ala oké osimiri ahụ ghọọ ala akọrọ,+ mmiri ahụ wee na-ekewa.+

  • Joshụa 3:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 mmiri nke na-esi n’ebe mgbago asọdata wee guzoro otu ebe. O toro dị ka mmiri e gbochiri egbochi+ ruo n’Adam bụ́ ebe dị anya, bụ́ obodo dị n’akụkụ Zaretan,+ ebe nke na-asọga n’oké osimiri Araba, bụ́ Oké Osimiri Nnu,+ takọrọ. E gbochiri ya, ụmụ Izrel wee si n’ihu Jeriko gafee.

  • Abụ Ọma 114:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Oké osimiri hụrụ ya gbaa ọsọ;+

      Jọdan malitere ịgbaghachi azụ.+

  • Habakọk 3:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Jehova, ọ̀ bụ osimiri ka ị na-eweso iwe dị ọkụ,+ ka ọ̀ bụ oké osimiri ka ị na-eweso oké iwe?+ N’ihi na ị nọkwasịrị n’ịnyịnya gị;+ ụgbọ ịnyịnya gị bụ nzọpụta.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya