9 Obi agbawaala m n’ihi ndị amụma. Ọkpụkpụ m amalitewo ịma jijiji. Adị m ka onye mmanya na-egbu,+ dị ka dimkpa nke mmanya ji, n’ihi Jehova nakwa n’ihi okwu ya dị nsọ.
27 Ma mụ onwe m, Daniel, ike gwụrụ m, arịakwara m ọrịa ruo ụbọchị ụfọdụ.+ M wee bilie rụwa ọrụ eze;+ ma enweghị m ọnụ okwu n’ihi ihe m hụrụ, ọ dịghịkwa onye na-aghọta ya.+