2 Samuel 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Egwu Jehova+ wee jide Devid n’ụbọchị ahụ, o wee malite ịsị: “Olee otú igbe Jehova ga-esi bịa n’ebe m bi?”+ Abụ Ọma 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jirinụ egwu jeere Jehova ozi,+Jirikwanụ ịma jijiji ṅụrịa ọṅụ.+ Habakọk 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M nụrụ ihe ndị a, afọ wee gbarụọ m; mgbe m nụrụ ụda ya, egbugbere ọnụ m mara jijiji; ọkpụkpụ m wee rewe ure;+ m mara jijiji n’ebe m nọ, m ga-anọrọ nwayọọ wee chere ụbọchị ahụhụ,+ chere mgbe ọ ga-adakwasị ndị mmadụ,+ ka o wee wakpo ha.
9 Egwu Jehova+ wee jide Devid n’ụbọchị ahụ, o wee malite ịsị: “Olee otú igbe Jehova ga-esi bịa n’ebe m bi?”+
16 M nụrụ ihe ndị a, afọ wee gbarụọ m; mgbe m nụrụ ụda ya, egbugbere ọnụ m mara jijiji; ọkpụkpụ m wee rewe ure;+ m mara jijiji n’ebe m nọ, m ga-anọrọ nwayọọ wee chere ụbọchị ahụhụ,+ chere mgbe ọ ga-adakwasị ndị mmadụ,+ ka o wee wakpo ha.