Diuterọnọmi 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 i wee sị n’obi gị, ‘Ọ bụ ike m na ọkpụkpụ aka m kpataara m akụ̀ a.’+ Abụ Ọma 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ewela iwe n’ihi ndị na-eme ihe ọjọọ.+Ekwosola ndị na-eme ajọ omume ekworo.+