Diuterọnọmi 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 mgbe Izrel dum ga-abịa ịhụ ihu Jehova+ bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ,+ ị ga-agụ iwu a n’ihu Izrel dum, ná ntị ha.+ Nehemaya 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee jiri olu dara ụda na-agụpụta+ ihe dị n’akwụkwọ ahụ, ihe dị n’iwu ezi Chineke, na-akọwa ya, na-emekwa ka o doo anya; ha nọkwa na-eme ka a ghọta ihe a na-agụpụta.+
11 mgbe Izrel dum ga-abịa ịhụ ihu Jehova+ bụ́ Chineke gị n’ebe ọ ga-ahọrọ,+ ị ga-agụ iwu a n’ihu Izrel dum, ná ntị ha.+
8 Ha wee jiri olu dara ụda na-agụpụta+ ihe dị n’akwụkwọ ahụ, ihe dị n’iwu ezi Chineke, na-akọwa ya, na-emekwa ka o doo anya; ha nọkwa na-eme ka a ghọta ihe a na-agụpụta.+