Nehemaya 8:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha wee na-agụpụta ihe dị n’akwụkwọ ahụ, ya bụ, ihe dị n’Iwu ezi Chineke. Ha nọ na-akọwa ya nke ọma, na-emekwa ka o doo anya. Ha wee nyere ndị mmadụ aka ịghọta ihe a na-agụpụta.+ Nehemaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:8 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 10 Ụlọ Nche,2/1/2006, p. 115/15/1996, p. 16
8 Ha wee na-agụpụta ihe dị n’akwụkwọ ahụ, ya bụ, ihe dị n’Iwu ezi Chineke. Ha nọ na-akọwa ya nke ọma, na-emekwa ka o doo anya. Ha wee nyere ndị mmadụ aka ịghọta ihe a na-agụpụta.+