Jenesis 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 E mesịa, Ham+ nna Kenan hụrụ ọtọ+ nna ya wee gaa kọọrọ ya ụmụnne ya abụọ n’èzí.+ Ezikiel 22:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha ekpughewo ọtọ nna ha n’ime gị;+ nwaanyị na-adịghị ọcha n’ihi ịhụ nsọ ya ka ha wedara ala n’ime gị.+
10 Ha ekpughewo ọtọ nna ha n’ime gị;+ nwaanyị na-adịghị ọcha n’ihi ịhụ nsọ ya ka ha wedara ala n’ime gị.+