Ezikiel 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘Ọnwụ ndị a na-ebighị úgwù ka ị ga-anwụ n’aka ndị mba ọzọ,+ n’ihi na mụ onwe m ekwuwo ya,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.” Ezikiel 32:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ònye ka ị ka mma?+ Gbadaa n’ala, a ga-elikọta gị na ndị a na-ebighị úgwù!’+
10 “‘Ọnwụ ndị a na-ebighị úgwù ka ị ga-anwụ n’aka ndị mba ọzọ,+ n’ihi na mụ onwe m ekwuwo ya,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”