Jeremaya 25:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha ajụ ịnara gị iko ahụ wee ṅụọ mmanya dị n’ime ya, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Unu aghaghị ịṅụ ya.+
28 Ọ ga-erukwa na ọ bụrụ na ha ajụ ịnara gị iko ahụ wee ṅụọ mmanya dị n’ime ya, sị ha, ‘Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Unu aghaghị ịṅụ ya.+