Jenesis 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya Zimran na Jọkshan na Midan na Midian+ na Ishbak na Shua.+ Abụ Ọma 83:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mee ha ihe i mere Midian,+ ihe i mere Sisera,+Ihe i mere Jebin+ n’iyi ndagwurugwu Kaịshọn.+