Aịzaya 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+ Ezikiel 48:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “A ga-enwe puku kubit iri na asatọ gbaa gburugburu; aha obodo ahụ malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu ga-abụ Jehova n’Onwe Ya Nọ n’Ebe Ahụ.”+ Mkpughe 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ bụ ya mere ha ji nọrọ n’ihu+ ocheeze Chineke; ha na-ejekwara ya ozi dị nsọ+ ehihie na abalị n’ụlọ nsọ ya; Onye ahụ nke nọ ọdụ n’ocheeze ahụ+ ga-agbasakwa ụlọikwuu+ ya n’isi ha.
22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+
35 “A ga-enwe puku kubit iri na asatọ gbaa gburugburu; aha obodo ahụ malite n’ụbọchị ahụ gaa n’ihu ga-abụ Jehova n’Onwe Ya Nọ n’Ebe Ahụ.”+
15 Ọ bụ ya mere ha ji nọrọ n’ihu+ ocheeze Chineke; ha na-ejekwara ya ozi dị nsọ+ ehihie na abalị n’ụlọ nsọ ya; Onye ahụ nke nọ ọdụ n’ocheeze ahụ+ ga-agbasakwa ụlọikwuu+ ya n’isi ha.