Jeremaya 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova;+ a ga-akpọkọta+ mba niile n’ime Jeruselem+ ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ, ha agakwaghị eje ije dị ka isi ike nke dị n’ajọ obi ha si dị.”+ Joel 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọbara ha nke m gụrụ dị ka nke mere ihe ọjọọ ka m ga-agụ dị ka nke na-emeghị ihe ọjọọ;+ Jehova ga-ebikwa na Zayọn.”+ Zekaraya 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Tisie mkpu ike, ṅụrịakwa ọṅụ, gị ada bụ́ Zayọn;+ n’ihi na, lee, m na-abịa,+ m ga-ebikwa n’ime gị,”+ ka Jehova kwuru.
17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova;+ a ga-akpọkọta+ mba niile n’ime Jeruselem+ ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ, ha agakwaghị eje ije dị ka isi ike nke dị n’ajọ obi ha si dị.”+
21 Ọbara ha nke m gụrụ dị ka nke mere ihe ọjọọ ka m ga-agụ dị ka nke na-emeghị ihe ọjọọ;+ Jehova ga-ebikwa na Zayọn.”+
10 “Tisie mkpu ike, ṅụrịakwa ọṅụ, gị ada bụ́ Zayọn;+ n’ihi na, lee, m na-abịa,+ m ga-ebikwa n’ime gị,”+ ka Jehova kwuru.