Abụ Ọma 48:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Jehova dị ukwuu, bụrụkwa onye e kwesịrị ito nke ukwuu+N’obodo Chineke anyị,+ n’ugwu nsọ ya.+ Aịzaya 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E mechuwo ọnwa gbazuru agbazu ihu, ihere emewokwa anyanwụ na-achasi ike,+ n’ihi na Jehova aghọwo eze+ dị ebube+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem nakwa n’ihu ndị agadi ya. Maịka 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-emekwa ka ndị ahụ na-ete ụkwụ fọdụ,+ meekwa ka ndị ahụ a chịgara n’ebe dị anya bụrụ mba dị ike;+ Jehova ga-achịkwa ha dị ka eze n’Ugwu Zayọn, malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.+
23 E mechuwo ọnwa gbazuru agbazu ihu, ihere emewokwa anyanwụ na-achasi ike,+ n’ihi na Jehova aghọwo eze+ dị ebube+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem nakwa n’ihu ndị agadi ya.
7 M ga-emekwa ka ndị ahụ na-ete ụkwụ fọdụ,+ meekwa ka ndị ahụ a chịgara n’ebe dị anya bụrụ mba dị ike;+ Jehova ga-achịkwa ha dị ka eze n’Ugwu Zayọn, malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.+