Abụ Ọma 103:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ dịghị emeso anyị dị ka mmehie anyị si dị;+Ọ dịghịkwa enye anyị ntaramahụhụ dị ka njehie anyị si dị.+ Aịzaya 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe Jehova ga-asachapụworị nsị ụmụ Zayọn,+ ọ ga-eji mmụọ nke ikpe na mmụọ nke ịgba ihe ọkụ+ sachapụ+ ọbara niile a wụfuru+ n’ime Jeruselem, Ezikiel 36:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha, unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ+ unu adịghị ọcha unu niile, sachapụkwa unu arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị.+ Maịka 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ;+ ọ ga-azọdakwa njehie anyị.+ Ị ga-atụbakwa mmehie ha niile n’ala ala oké osimiri.+
10 Ọ dịghị emeso anyị dị ka mmehie anyị si dị;+Ọ dịghịkwa enye anyị ntaramahụhụ dị ka njehie anyị si dị.+
4 Mgbe Jehova ga-asachapụworị nsị ụmụ Zayọn,+ ọ ga-eji mmụọ nke ikpe na mmụọ nke ịgba ihe ọkụ+ sachapụ+ ọbara niile a wụfuru+ n’ime Jeruselem,
25 M ga-efesa unu mmiri dị ọcha, unu ga-adịkwa ọcha.+ M ga-asachapụ+ unu adịghị ọcha unu niile, sachapụkwa unu arụsị unu niile ndị na-asọ oyi ka nsị.+
19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ;+ ọ ga-azọdakwa njehie anyị.+ Ị ga-atụbakwa mmehie ha niile n’ala ala oké osimiri.+