Aịzaya 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ee, Jehova, anyị enwewo olileanya n’ebe ị nọ+ n’ihi ụzọ ikpe ziri ezi gị. Aha gị na ihe ncheta gị+ anọwo na-agụ mkpụrụ obi anyị agụụ.+ Aịzaya 56:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ndị mba ọzọ, bụ́ ndị sonyeere Jehova iji jeere ya ozi+ na iji hụ aha Jehova n’anya,+ iji bụrụ ndị ohu ya, ndị niile na-edebe ụbọchị izu ike ka ha ghara imerụ ya, ndị na-ejidesikwa ọgbụgba ndụ m ike,+ Zekaraya 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọtụtụ ndị nakwa mba ndị dị ike ga-abịa chọọ Jehova nke ụsụụ ndị agha n’ime Jeruselem,+ meekwa ka obi Jehova jụrụ.’
8 Ee, Jehova, anyị enwewo olileanya n’ebe ị nọ+ n’ihi ụzọ ikpe ziri ezi gị. Aha gị na ihe ncheta gị+ anọwo na-agụ mkpụrụ obi anyị agụụ.+
6 “Ndị mba ọzọ, bụ́ ndị sonyeere Jehova iji jeere ya ozi+ na iji hụ aha Jehova n’anya,+ iji bụrụ ndị ohu ya, ndị niile na-edebe ụbọchị izu ike ka ha ghara imerụ ya, ndị na-ejidesikwa ọgbụgba ndụ m ike,+
22 Ọtụtụ ndị nakwa mba ndị dị ike ga-abịa chọọ Jehova nke ụsụụ ndị agha n’ime Jeruselem,+ meekwa ka obi Jehova jụrụ.’