5 Ha ga na-ajụ ajụjụ ụzọ e si aga Zayọn, ha ga-eche ihu n’ụzọ ahụ,+ na-asị, ‘Bịanụ ka anyị na Jehova gbaa ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi, nke a na-agaghịkwa echefu echefu.’+
45 O juru ndị niile kwesịrị ntụkwasị obi so Pita bịa anya, bụ́ ụfọdụ n’ime ndị e biri úgwù, n’ihi na a na-awụkwasị ndị mba ọzọ onyinye ahụ a na-enye n’efu bụ́ mmụọ nsọ.+