Jeremaya 31:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda+ ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+ Hosia 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ụmụ Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha;+ ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova+ na ịdị mma ya n’oge ikpeazụ.+
31 “Lee! Oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, ‘mgbe mụ na ụlọ Izrel+ na ụlọ Juda+ ga-agba ọgbụgba ndụ ọhụrụ,+
5 E mesịa, ụmụ Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha;+ ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova+ na ịdị mma ya n’oge ikpeazụ.+