Ndị Galeshia 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nke a bụ ka ngọzi a gọziri Ebreham wee ruoro ndị mba ọzọ site na Jizọs Kraịst,+ ka anyị wee nata mmụọ nsọ ahụ e kwere ná nkwa+ site n’okwukwe anyị.+
14 Nke a bụ ka ngọzi a gọziri Ebreham wee ruoro ndị mba ọzọ site na Jizọs Kraịst,+ ka anyị wee nata mmụọ nsọ ahụ e kwere ná nkwa+ site n’okwukwe anyị.+