Aịzaya 56:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obi ụtọ na-adịrị mmadụ efu nke na-eme ihe a,+ na nwa nke mmadụ nke na-edebe ya,+ onye na-edebe ụbọchị izu ike ka ọ ghara imerụ ya,+ onye na-edebekwa aka ya ka ọ ghara ime ụdị ihe ọjọọ ọ bụla.+
2 Obi ụtọ na-adịrị mmadụ efu nke na-eme ihe a,+ na nwa nke mmadụ nke na-edebe ya,+ onye na-edebe ụbọchị izu ike ka ọ ghara imerụ ya,+ onye na-edebekwa aka ya ka ọ ghara ime ụdị ihe ọjọọ ọ bụla.+