Jeremaya 7:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma, ọ bụ iwu a ka m nyere ha, sị: “Rubenụ isi n’ihe m kwuru,+ m ga-abụ Chineke unu,+ unu ga-abụkwa ndị m; jeenụ ije n’ụzọ dum+ m ga-enye unu iwu ka unu soro, ka ihe wee gaziere unu.”’+ Ndị Hibru 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi nke a, dị ka mmụọ nsọ+ kwuru, sị: “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+
23 Ma, ọ bụ iwu a ka m nyere ha, sị: “Rubenụ isi n’ihe m kwuru,+ m ga-abụ Chineke unu,+ unu ga-abụkwa ndị m; jeenụ ije n’ụzọ dum+ m ga-enye unu iwu ka unu soro, ka ihe wee gaziere unu.”’+