Ndị Hibru 11:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 A tụrụ ha nkume,+ a nwara ha ọnwụnwa,+ a kwọbiri ha akwọbi, e ji mma agha gbuo ha,+ ha yi akpụkpọ atụrụ+ na akpụkpọ ewu na-agagharị, ka ha nọ n’ụkọ,+ ná mkpagbu,+ ka a na-emeso ha mmeso ọjọọ;+
37 A tụrụ ha nkume,+ a nwara ha ọnwụnwa,+ a kwọbiri ha akwọbi, e ji mma agha gbuo ha,+ ha yi akpụkpọ atụrụ+ na akpụkpọ ewu na-agagharị, ka ha nọ n’ụkọ,+ ná mkpagbu,+ ka a na-emeso ha mmeso ọjọọ;+