Ọnụ Ọgụgụ 21:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Olulu mmiri, ọ bụ ndị isi gwuru ya. Ọ bụ ndị a ma ama n’etiti ụmụ Izrel gwuru ya,Ha ji mkpara onye na-achị isi+ gwuo ya, jirikwa mkpara nke ha.” Ha wee si n’ala ịkpa ahụ gaa Matana. Ndị Hibru 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mgbe Jekọb na-aga ịnwụ,+ ọ bụ okwukwe ka o ji gọzie nke ọ bụla n’ime ụmụ ndị ikom Josef+ ma dabere n’isi mkpara ya kpọọ isiala.+
18 Olulu mmiri, ọ bụ ndị isi gwuru ya. Ọ bụ ndị a ma ama n’etiti ụmụ Izrel gwuru ya,Ha ji mkpara onye na-achị isi+ gwuo ya, jirikwa mkpara nke ha.” Ha wee si n’ala ịkpa ahụ gaa Matana.
21 Mgbe Jekọb na-aga ịnwụ,+ ọ bụ okwukwe ka o ji gọzie nke ọ bụla n’ime ụmụ ndị ikom Josef+ ma dabere n’isi mkpara ya kpọọ isiala.+