Ọnụ Ọgụgụ 27:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 bụ́ onye ga na-apụ, na-abata n’ihu ha, onye ga na-edu ha na-apụ, na-edu ha na-abata,+ ka nzukọ Jehova ghara ịdị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.”+ Ezikiel 34:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha ji nke nta nke nta gbasasịa n’ihi na e nweghị onye na-azụ ha.+ Ha wee ghọọrọ anụ ọhịa niile nri, ha na-agbasasịkwa.+
17 bụ́ onye ga na-apụ, na-abata n’ihu ha, onye ga na-edu ha na-apụ, na-edu ha na-abata,+ ka nzukọ Jehova ghara ịdị ka atụrụ na-enweghị onye na-azụ ha.”+
5 Ha ji nke nta nke nta gbasasịa n’ihi na e nweghị onye na-azụ ha.+ Ha wee ghọọrọ anụ ọhịa niile nri, ha na-agbasasịkwa.+