Abụ Ọma 50:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Biko, ghọtanụ ihe a, unu ndị na-echefu Chineke,+Ka m wee ghara ịdọri unu n’enweghị onye ga-anapụta unu.+ Ndị Hibru 10:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 kama e nwere nnọọ ikpe dị egwu+ nke a na-atụ anya ya, na ekworo na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị mmegide.+
22 Biko, ghọtanụ ihe a, unu ndị na-echefu Chineke,+Ka m wee ghara ịdọri unu n’enweghị onye ga-anapụta unu.+
27 kama e nwere nnọọ ikpe dị egwu+ nke a na-atụ anya ya, na ekworo na-enwu ka ọkụ nke ga-erepịa ndị mmegide.+