Matiu 26:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 wee sị: “Gịnị ka unu ga-enye m ka m rara ya nye n’aka unu?”+ Ha wee kwekọrịta inye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+ Matiu 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Mgbe ahụ, e mezuru ihe e kwuru site n’ọnụ Jeremaya onye amụma, sị: “Ha wee chịrị mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ ahụ,+ bụ́ ego ole a ga-akwụ n’isi onye ahụ e kwuru ọnụ ahịa ya, bụ́ onye ụfọdụ n’ime ụmụ Izrel kwuru ọnụ ahịa ya,
15 wee sị: “Gịnị ka unu ga-enye m ka m rara ya nye n’aka unu?”+ Ha wee kwekọrịta inye ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ.+
9 Mgbe ahụ, e mezuru ihe e kwuru site n’ọnụ Jeremaya onye amụma, sị: “Ha wee chịrị mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ ahụ,+ bụ́ ego ole a ga-akwụ n’isi onye ahụ e kwuru ọnụ ahịa ya, bụ́ onye ụfọdụ n’ime ụmụ Izrel kwuru ọnụ ahịa ya,