Jenesis 31:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ebiwo m n’ụlọ gị afọ iri abụọ a. Nne atụrụ gị na nne ewu gị amụkwoghị ụmụ,+ ọ dịghịkwa mgbe m tara ebule si n’ìgwè anụ ụlọ gị. Ezikiel 34:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Unu na-eri abụba ha,+ ọ bụkwa ajị ha ka unu ji eme uwe unu. Atụrụ nke mara abụba+ ka unu na-egbu.+ Unu adịghị enye ìgwè atụrụ ahụ nri.
38 Ebiwo m n’ụlọ gị afọ iri abụọ a. Nne atụrụ gị na nne ewu gị amụkwoghị ụmụ,+ ọ dịghịkwa mgbe m tara ebule si n’ìgwè anụ ụlọ gị.
3 Unu na-eri abụba ha,+ ọ bụkwa ajị ha ka unu ji eme uwe unu. Atụrụ nke mara abụba+ ka unu na-egbu.+ Unu adịghị enye ìgwè atụrụ ahụ nri.