2 Samuel 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị a bụ aha ndị a mụụrụ ya na Jeruselem: Shamua+ na Shobab+ na Netan+ na Sọlọmọn,+ Luk 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 nwa Milia,nwa Mena,nwa Matata,nwa Netan,+nwa Devid,+