Zekaraya 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ala ahụ ga-akwa ákwá arịrị,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ; ezinụlọ Devid naanị ya, ndị inyom ya naanị ha;+ ezinụlọ Netan+ naanị ya, ndị inyom ya naanị ha; Luk 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 nwa Milia,nwa Mena,nwa Matata,nwa Netan,+nwa Devid,+
12 Ala ahụ ga-akwa ákwá arịrị,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ; ezinụlọ Devid naanị ya, ndị inyom ya naanị ha;+ ezinụlọ Netan+ naanị ya, ndị inyom ya naanị ha;