Mak 15:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 E nwekwara ndị inyom nọ n’ebe dịtụ anya na-ele anya,+ Meri Magdalin so n’ime ha, tinyere Meri bụ́ nne Jems nke Nta na Josis, nakwa Salomi,+ Luk 23:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ndị niile ya na ha maara guzokwa n’ebe dịtụ anya.+ Ndị inyom, bụ́ ndị dum si na Galili soro ya, guzo na-ahụ ihe ndị a.+
40 E nwekwara ndị inyom nọ n’ebe dịtụ anya na-ele anya,+ Meri Magdalin so n’ime ha, tinyere Meri bụ́ nne Jems nke Nta na Josis, nakwa Salomi,+
49 Ndị niile ya na ha maara guzokwa n’ebe dịtụ anya.+ Ndị inyom, bụ́ ndị dum si na Galili soro ya, guzo na-ahụ ihe ndị a.+