Aịzaya 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-ewelikwara mba niile ihe mgbaàmà wee kpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa.+ Ọ ga-esikwa na nsọtụ anọ nke ụwa kpọkọta ndị Juda a chụsara achụsa.+ Aịzaya 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A ga-enwekwa okporo ụzọ+ ga-esi n’Asiria pụta maka ndị fọdụrụ+ n’etiti ndị ya, bụ́ ndị ga-afọdụ,+ dị nnọọ ka e nwere maka Izrel n’ụbọchị o si n’ala Ijipt pụta. Jeremaya 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee sị m: “A ga-esi n’ebe ugwu tọhapụ ọdachi nke ga-adakwasị ndị niile bi n’ala a.+
12 Ọ ga-ewelikwara mba niile ihe mgbaàmà wee kpọkọta ndị Izrel a chụsara achụsa.+ Ọ ga-esikwa na nsọtụ anọ nke ụwa kpọkọta ndị Juda a chụsara achụsa.+
16 A ga-enwekwa okporo ụzọ+ ga-esi n’Asiria pụta maka ndị fọdụrụ+ n’etiti ndị ya, bụ́ ndị ga-afọdụ,+ dị nnọọ ka e nwere maka Izrel n’ụbọchị o si n’ala Ijipt pụta.