Jeremaya 50:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “N’ụbọchị ndị ahụ nakwa n’oge ahụ,”+ ka Jehova kwuru, “a ga-achọ njehie Izrel,+ ma ọ gaghị adị; a ga-achọkwa mmehie Juda,+ ma a gaghị ahụ ya, n’ihi na m ga-agbaghara ndị m hapụrụ ka ha fọdụ.”+
20 “N’ụbọchị ndị ahụ nakwa n’oge ahụ,”+ ka Jehova kwuru, “a ga-achọ njehie Izrel,+ ma ọ gaghị adị; a ga-achọkwa mmehie Juda,+ ma a gaghị ahụ ya, n’ihi na m ga-agbaghara ndị m hapụrụ ka ha fọdụ.”+