Aịzaya 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ndị na-asị: “Ya rụọ ọrụ ya ngwa ngwa; ya bịa ọsọ ọsọ, ka anyị wee hụ ya; ka nzube nke Onye Nsọ Izrel mezuo, ka anyị wee mara ọrụ ya!”+ Aịzaya 28:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ya mere, nụrụnụ okwu Jehova, unu ndị na-etu ọnụ, unu ndị nọ na Jeruselem na-achị ndị a:+
19 ndị na-asị: “Ya rụọ ọrụ ya ngwa ngwa; ya bịa ọsọ ọsọ, ka anyị wee hụ ya; ka nzube nke Onye Nsọ Izrel mezuo, ka anyị wee mara ọrụ ya!”+