Joel 2:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 A ga-eme ka anyanwụ ghọọ ọchịchịrị,+ meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara,+ tupu oké ụbọchị ahụ dị egwu nke Jehova abịa.+ Ọrụ Ndịozi 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 A ga-eme ka anyanwụ+ ghọọ ọchịchịrị, meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara tupu oké ụbọchị dị ebube nke Jehova abịa.+ 2 Pita 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ụbọchị Jehova+ ga-abịa dị ka onye ohi,+ bụ́ mgbe eluigwe ga-eji oké ụzụ+ gabiga,+ ma ihe ndị dị n’eluigwe na ụwa ga-adị oké ọkụ wee gbazee,+ a ga-ekpughekwa ụwa+ na ọrụ ndị a rụrụ n’ime ya.+
31 A ga-eme ka anyanwụ ghọọ ọchịchịrị,+ meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara,+ tupu oké ụbọchị ahụ dị egwu nke Jehova abịa.+
20 A ga-eme ka anyanwụ+ ghọọ ọchịchịrị, meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara tupu oké ụbọchị dị ebube nke Jehova abịa.+
10 Ma ụbọchị Jehova+ ga-abịa dị ka onye ohi,+ bụ́ mgbe eluigwe ga-eji oké ụzụ+ gabiga,+ ma ihe ndị dị n’eluigwe na ụwa ga-adị oké ọkụ wee gbazee,+ a ga-ekpughekwa ụwa+ na ọrụ ndị a rụrụ n’ime ya.+