Levitikọs 22:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Unu ewetala ihe ọ bụla nwere nkwarụ,+ n’ihi na ọ gaghị eme ka unu nweta ihu ọma. Diuterọnọmi 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọ bụrụkwa na o nwere nkwarụ, daa ngwọrọ ma ọ bụ kpuo ìsì, ajọ nkwarụ ọ bụla, achụrụla ya Jehova bụ́ Chineke gị n’àjà.+
21 Ọ bụrụkwa na o nwere nkwarụ, daa ngwọrọ ma ọ bụ kpuo ìsì, ajọ nkwarụ ọ bụla, achụrụla ya Jehova bụ́ Chineke gị n’àjà.+