Ilu 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 onye na-ahapụ enyi ọma o nwere n’oge ọ bụ nwa agbọghọ,+ onye chefuwokwara ọgbụgba ndụ Chineke ya.+ Matiu 19:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 wee sị, ‘N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́’?+
17 onye na-ahapụ enyi ọma o nwere n’oge ọ bụ nwa agbọghọ,+ onye chefuwokwara ọgbụgba ndụ Chineke ya.+
5 wee sị, ‘N’ihi ya, nwoke ga-ahapụ nna ya na nne ya+ wee rapara n’ahụ́ nwunye ya, ha abụọ ga-abụ otu anụ ahụ́’?+