Luk 20:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Otú ọ dị, ha enweghị ike ijide ya n’okwu a n’ihu ìgwè mmadụ ahụ, kama, ebe azịza ya juru ha anya, ha ekwughị ihe ọ bụla.+
26 Otú ọ dị, ha enweghị ike ijide ya n’okwu a n’ihu ìgwè mmadụ ahụ, kama, ebe azịza ya juru ha anya, ha ekwughị ihe ọ bụla.+