Mak 12:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ná mbilite n’ọnwụ, ònye n’ime ha ka ọ ga-abụ nwunye ya? Ebe ọ bụ na mmadụ asaa ahụ lụrụ ya.”+ Luk 20:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ya mere, ná mbilite n’ọnwụ, ònye n’ime ha ka ọ ga-aghọ nwunye ya? Ebe ọ bụ na mmadụ asaa ahụ lụrụ ya.”+
33 Ya mere, ná mbilite n’ọnwụ, ònye n’ime ha ka ọ ga-aghọ nwunye ya? Ebe ọ bụ na mmadụ asaa ahụ lụrụ ya.”+