Ọnụ Ọgụgụ 15:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha ka ha dụnye ihe dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda ha ruo ọgbọ ha niile, ha ga-adụnyekwa eriri na-acha anụnụ anụnụ n’elu ebe ahụ a dụnyere ihe ahụ dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda ha,+ Diuterọnọmi 22:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ị ga-emere onwe gị ihe dị yọrị yọrị na nsọtụ anọ nke ákwà ị na-egbokwasị n’ahụ́.+
38 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha ka ha dụnye ihe dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda ha ruo ọgbọ ha niile, ha ga-adụnyekwa eriri na-acha anụnụ anụnụ n’elu ebe ahụ a dụnyere ihe ahụ dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda ha,+