38 “Gwa ụmụ Izrel okwu, sị ha ka ha dụnye ihe dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda ha ruo ọgbọ ha niile, ha ga-adụnyekwa eriri na-acha anụnụ anụnụ n’elu ebe ahụ a dụnyere ihe ahụ dị yọrị yọrị n’ọnụ ọnụ ala uwe mwụda ha,+
5 Ha na-arụ ọrụ niile ha na-arụ ka ndị mmadụ hụ ha;+ n’ihi na ha na-eme ka mkpọ̀ a na-etinye akụkụ Akwụkwọ Nsọ+ ụfọdụ ndị ha na-eyi dị ka ihe nchebe bukwuo ibu, na-emekwa ka ọnụ ọnụ uwe ha sakwuo mbara.+