Mak 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe o si n’ụlọ nsọ ahụ na-apụ, otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya: “Onye Ozizi, ị̀ hụkwara ụdị nkume ndị a na ụdị ụlọ ndị a?”+ Luk 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ka ụfọdụ ndị nọ na-ekwu banyere ụlọ nsọ ahụ, otú e si jiri nkume dị mma na ihe ndị e nyere Chineke chọọ ya mma,+
13 Mgbe o si n’ụlọ nsọ ahụ na-apụ, otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya: “Onye Ozizi, ị̀ hụkwara ụdị nkume ndị a na ụdị ụlọ ndị a?”+
5 E mesịa, ka ụfọdụ ndị nọ na-ekwu banyere ụlọ nsọ ahụ, otú e si jiri nkume dị mma na ihe ndị e nyere Chineke chọọ ya mma,+