Matiu 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ugbu a, Jizọs si n’ụlọ nsọ ahụ pụwa, ma ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya ka ha gosi ya ihe niile e wuru n’ụlọ nsọ ahụ.+ Mak 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe o si n’ụlọ nsọ ahụ na-apụ, otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya: “Onye Ozizi, ị̀ hụkwara ụdị nkume ndị a na ụdị ụlọ ndị a?”+
24 Ugbu a, Jizọs si n’ụlọ nsọ ahụ pụwa, ma ndị na-eso ụzọ ya bịakwutere ya ka ha gosi ya ihe niile e wuru n’ụlọ nsọ ahụ.+
13 Mgbe o si n’ụlọ nsọ ahụ na-apụ, otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya: “Onye Ozizi, ị̀ hụkwara ụdị nkume ndị a na ụdị ụlọ ndị a?”+