Diuterọnọmi 27:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-eri ngarị iji gbuo mkpụrụ obi nke bụ́ ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’) Luk 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Nwa nke mmadụ na-ahapụ dị ka ihe a kara aka si dị;+ otú o sina dị, ahụhụ ga-adịrị onye a ga-esi n’aka ya rara ya nye!”+
25 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke na-eri ngarị iji gbuo mkpụrụ obi nke bụ́ ọbara na-emeghị ihe ọjọọ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)
22 N’ihi na Nwa nke mmadụ na-ahapụ dị ka ihe a kara aka si dị;+ otú o sina dị, ahụhụ ga-adịrị onye a ga-esi n’aka ya rara ya nye!”+