Matiu 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ezie, Nwa nke mmadụ na-aga ịnwụ, dị nnọọ ka e dere+ banyere ya, ma ahụhụ+ ga-adịrị onye a ga-esi n’aka ya rara Nwa nke mmadụ nye!+ Ọ gaara akara onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya.”
24 N’ezie, Nwa nke mmadụ na-aga ịnwụ, dị nnọọ ka e dere+ banyere ya, ma ahụhụ+ ga-adịrị onye a ga-esi n’aka ya rara Nwa nke mmadụ nye!+ Ọ gaara akara onye ahụ mma ma a sị na a mụghị ya.”