Aịzaya 50:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M cheere ndị na-eti ihe azụ m, ọ bụkwa ndị na-efopụ ajị ka m cheere ntì m.+ Ewepụghị m ihu m iji zere mkparị na ịgbụ m ọnụ mmiri.+ Matiu 27:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ha wee gbụọ ya ọnụ mmiri,+ werekwa okporo ahịhịa amị ahụ malite iji ya na-eti ya n’isi. Mak 14:65 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 65 Ụfọdụ wee malite ịgbụ ya ọnụ mmiri+ na ikpuchi ihu ya dum na isu ya ọkpọ na ịsị ya: “Buo amụma!” Ndị na-eje ozi n’ụlọikpe mara ya ụra n’ihu wee kpụrụ ya pụọ.+
6 M cheere ndị na-eti ihe azụ m, ọ bụkwa ndị na-efopụ ajị ka m cheere ntì m.+ Ewepụghị m ihu m iji zere mkparị na ịgbụ m ọnụ mmiri.+
65 Ụfọdụ wee malite ịgbụ ya ọnụ mmiri+ na ikpuchi ihu ya dum na isu ya ọkpọ na ịsị ya: “Buo amụma!” Ndị na-eje ozi n’ụlọikpe mara ya ụra n’ihu wee kpụrụ ya pụọ.+