Abụ Ákwá 3:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya cheziere onye na-ama ya ụra ntì ya.+ Ka nkọcha ju ya afọ.+ Maịka 5:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ugbu a, ị na-ebekasị onwe gị ahụ́,+ gị obodo a wakporo awakpo; ọ nọchibidowo anyị.+ Ha ga-akụ onyeikpe nke Izrel mkpara na ntì.+ Luk 22:63 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 63 Ndị ikom ndị ji ya eji wee malite iji ya eme ihe ọchị,+ na-eti+ ya ihe;+ Jọn 18:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, otu n’ime ndị ọrụ nche ahụ guzo nso n’ebe ahụ mara Jizọs ụra+ n’ihu wee sị: “Ọ̀ bụ otú ahụ ka i si aza onyeisi nchụàjà ajụjụ?”
5 “Ugbu a, ị na-ebekasị onwe gị ahụ́,+ gị obodo a wakporo awakpo; ọ nọchibidowo anyị.+ Ha ga-akụ onyeikpe nke Izrel mkpara na ntì.+
22 Mgbe o kwusịrị ihe ndị a, otu n’ime ndị ọrụ nche ahụ guzo nso n’ebe ahụ mara Jizọs ụra+ n’ihu wee sị: “Ọ̀ bụ otú ahụ ka i si aza onyeisi nchụàjà ajụjụ?”