Jeremaya 41:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 na e nwere ndị ikom si Shikem,+ Shaịlo+ na Sameria+ bịa, ndị ikom iri asatọ ndị kpụchara ajị agba ha,+ dọwaakwa uwe mwụda ha ma bekasịa onwe ha ahụ́,+ ha ji àjà ọka* na frankinsens+ na-abịa n’ụlọ Jehova. Jeremaya 48:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 N’ihi na isi niile akwọchaala,+ a kpụkwara ajị agba niile akpụ.+ Aka niile bu ọnyá,+ e kekwara ákwà iru uju n’úkwù!’”+
5 na e nwere ndị ikom si Shikem,+ Shaịlo+ na Sameria+ bịa, ndị ikom iri asatọ ndị kpụchara ajị agba ha,+ dọwaakwa uwe mwụda ha ma bekasịa onwe ha ahụ́,+ ha ji àjà ọka* na frankinsens+ na-abịa n’ụlọ Jehova.
37 N’ihi na isi niile akwọchaala,+ a kpụkwara ajị agba niile akpụ.+ Aka niile bu ọnyá,+ e kekwara ákwà iru uju n’úkwù!’”+