Joshụa 24:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma ọ bụ na Shikem ka ụmụ Izrel liri ọkpụkpụ Josef,+ bụ́ nke ha chịịrị si n’Ijipt pụta. Ha liri ya n’ibé ala nke Jekọb zụrụ ụmụ Hemọ,+ nna Shikem, otu narị mkpụrụ ego;+ o wee bụrụ ihe nketa nke ụmụ Josef.+ 1 Ndị Eze 12:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Rehoboam+ wee gaa Shikem, n’ihi na ọ bụ na Shikem+ ka Izrel dum bịara ka ha mee ya eze.
32 Ma ọ bụ na Shikem ka ụmụ Izrel liri ọkpụkpụ Josef,+ bụ́ nke ha chịịrị si n’Ijipt pụta. Ha liri ya n’ibé ala nke Jekọb zụrụ ụmụ Hemọ,+ nna Shikem, otu narị mkpụrụ ego;+ o wee bụrụ ihe nketa nke ụmụ Josef.+