Jeremaya 41:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 e nwere ụmụ nwoke iri asatọ si Shikem,+ Shaịlo,+ na Sameria+ bịa ebe ahụ. Ha kpụchara afụ ọnụ ha, dọwaa uwe mwụda ha,+ bekasịakwa onwe ha ahụ́. Ha jikwa àjà ọka na frankinsens+ bịa n’ụlọ Jehova.
5 e nwere ụmụ nwoke iri asatọ si Shikem,+ Shaịlo,+ na Sameria+ bịa ebe ahụ. Ha kpụchara afụ ọnụ ha, dọwaa uwe mwụda ha,+ bekasịakwa onwe ha ahụ́. Ha jikwa àjà ọka na frankinsens+ bịa n’ụlọ Jehova.